
Data di rilascio: 03.09.2019
Etichetta discografica: Penthauze
Linguaggio delle canzoni: vietnamita
Deri |
Nwa negodu ihe Ị bu na aga |
Ife gị melu m folu ntụtụ na ata |
Cholu gị wee bịawa okokomaiko |
Nwa Ị ka na a act na your self you day like oh eh |
Ị si na idighi alaik umunwoke na adịghị acha anya |
M wee welu maka gị wee chabazia Anya |
Ife Ị melu m dịka Baby ọ na agụ akwa |
Ọ ga eticha gị turapu gị na awa awa |
Ka Deri oh, Deri oh |
Deri nwa mama, Deri oh |
Ọ ga eticha gị ka Deri |
Deri oh, Deri oh |
Nkechi oh, Nkechi oh |
Nkechi oh oh oh, Nkechi oh |
Ọ bu gịnị sere m na gị |
Nkechi oh, chelu m oh |
Ị marọ ka m si kwadọ |
Ị marọ ka m si kwadọ |
Nkechi ị marọ ka m si |
Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ |
Ị marọ ka m si kwadọ |
Ị marọ ka m si kwadọ |
Ị bulu olu, ị bulu olu |
Nkechi m nwete kwa nwa i bulu olu |
Ọ ga eme gị oji, Ọ ga eli gị olu |
Nkechi lichakwa gị Okey ị bulu ọnụ |
Ụmụ guys kwete kwa na ọ ka ọ si eme |
Abia na enu bed Ọ ma eme |
She say she love you ma ọ kwa ofe ka ọ na ele |
Obele ohele nke gị ekpo |
Ticha gị |
Ka Deri oh, Deri oh |
Deri nwa mama, Deri oh |
Ọ ga eticha gị ka Deri |
Deri oh, Deri oh |
Nkechi oh, Nkechi oh |
Nkechi oh oh oh, Nkechi oh |
Ọ bu gịnị selu m na gị |
Nkechi oh, chelu m oh |
Ị marọ ka m si kwadọ |
Ị marọ ka m si kwadọ |
Nkechi ị marọ ka m si |
Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ |
Ị marọ ka m si kwadọ |
Ị marọ ka m si kwadọ |
Otu, abụọ, atọ, anọ, ịse, isii, asaa |
M ma ngucha di number men na achọ gị ma taa |
Obulo egwuregwu m gbaa gị aka ebe I ga apaga |
A na ekwu nke ị melu ị me ọzọ |
Ọ kwa ị ticha go m ifulu m nwee gị |
Ọ ma dikwa mma ma mee nwee gị |
M zobili na nkolo m wee chee gị |
Ife ị melu m nya ka m ga eme gị |
Ticha gị |
Ka Deri oh, Deri oh |
Deri nwa mama, Deri oh |
Ọ ga eticha gị ka Deri |
Deri oh, Deri oh |
Nkechi oh, Nkechi oh |
Nkechi oh oh oh, Nkechi oh |
Ọ bu gịnị sere m na gị |
Nkechi oh, chelu m oh |
Ị marọ ka m si kwadọ |
Ị marọ ka m si kwadọ |
Nkechi ị marọ ka m si |
Ị ma na ị marọ ka m si kwadọ |
Ị marọ ka m si kwadọ |
Ị marọ ka m si kwadọ |
Nome | Anno |
---|---|
Do I ft. Burna Boy | 2023 |
Egedege ft. Flavour, Phyno, Theresa Onuorah | 2021 |
Warlords ft. Snow, Cheque, Phyno | 2020 |
All My Ladies ft. Phyno | 2017 |
In My Circle (feat. Phyno) ft. Phyno | 2014 |
Bia | 2021 |
Nnunu (feat. Stormrex) | 2015 |
Bombay ft. Phyno | 2017 |
Coded Tinz ft. Chief Obi, 2Baba | 2017 |
Dope Money ft. Phyno | 2013 |
Duro ft. Phyno, Flavour | 2015 |
Asai | 2015 |
Who You Epp Refix ft. Olamide, Phyno | 2018 |
Power of Cool ft. Phyno | 2022 |
For My City ft. Phyno | 2015 |
In My Circle ft. Phyno | 2016 |
Ghost Mode ft. Olamide, Phyno, Major bangz | 2014 |
Do you wrong ft. Olamide | 2021 |
Sons of Anarchy ft. Burna Boy, Phyno | 2016 |
Who You Epp ft. Wande Coal, Phyno | 2016 |