Informazioni sulla canzone In questa pagina puoi trovare il testo della canzone Egedege, artista - Larry Gaaga
Data di rilascio: 21.10.2021
Linguaggio delle canzoni: vietnamita
Egedege |
Master |
Larry Gaaga |
Ijele erubego ọbụ mụ n’onye ga agba egwú eh? |
Obudu mụ n’onye ga-agba egwu oh |
Mụ na onye ga-agba egwu mụ |
Ijele mụ eru eh eh |
Theresa Onuora nọ mụ n’ekwu oh |
Onye oma m ji eje mbali n’ijele mụ eru eh |
O na ji mara mba nọ mụ na-agu nwanne oh |
Mụ na etinu egwu nu, mụ na onye ga agba egwú oh |
Onye ga agba eh |
Ina eme guy achọrọ m ịma (Aiyo) |
O chongonoko achọrọ m ịma (Aiyo) |
I gbagoro gbada achọrọ m ịma (Aiyo) |
I chowa ịma nu ije na nke Emma (Aiyo) |
Ijele ndị Igbo anyị apụtago egwu (Aiyo) |
Ezege ndị Igbo anyị apụtago egwu (Aiyo) |
Theresa Onuora na-agbanite egwu (Aiyo) |
Phyno: |
Se se |
Flavour: |
Larry Gaaga ihe nwe ejewe eme |